Back to Top

De Esquire - Ije Love Lyrics

De Esquire - Ije Love Lyrics
Official

One day one day me I say make I comot
Nwee fu nwata dinma na pass for my domot
Mchugide ya chugide ya Chukwuru ya si nwa Imaranma
A girl imaranma I swear Obughi gi meremo
Osimu brother thank you Amam na nmaranma Amam na nmaranma ma na Obughmu kere owem
Ekele diri jah Jehovah
Onye okikemo
Oferem bye bye lawa wee tinyem na gbagharia Nmchete okwu nnem gwaram si na agwa bu nma nwanyi
Nwata nkena maranma ma wee kwa ezigbo agwaoo
I no fit zaan oh
I no fit double reason
I no dull no fit waste time Maka ndi mgbaji aka
Asap asap as a big mbido Ije love oh
Mbido Ije love brotherly mana odighi eazy o Awuochicha charam Nmiriomuma maram
Niggers wey dey for street mechara wee riemo
But I thank the Lord finally I have see my nkpisingu
Ebe innocent baby lechara guy man wee kwete ilu
Ndi ebe anyi bianu oo mummy bianu oo
Daddy bianu oo
Kanyi kporo nwunyem lawazie
Ezi na ulo anyi bianu oo Umunne bianu oo
Ndi onyi bianu oo
Kanyi kporo nwunyem lawazie
Okwa emela isim ñuo Everybody adigo alright Unu bianu oo kanyi kporo nwunyem lawazie
Akwukwo nso kwuru
Onye chotara nwunye Chotara ezi ihie
Me I thank the Lord agu na eche mba for the ezigbo ihie
I promise you my baby you no go regret it at all
I promise you my baby agaghm eme ka ibee akwa Agaghm eji gi gwuegwuregwu
Agaghm eme gi obi ngbawa Ihie obula ichoro achara ugo ya Kam ga eme
Okwa iburu nmaya bunye ndi gi
Ha juo gi isim ñuo
Isi ha ñuo ha ñu Sia nmaya ha wee gozie anyi
Wee si na anyi ga amu omumu wee mujuputa uwa Ogologo ndu na aru isike ya na oganiru
Okwu chukwu mere nmata ihie agoziri na uwa
Ihie obula agoziri na uwa otua ka odi na igwe
Ebe nne na na gi goziri anyi Eligwe nara ekele
Eligwe nara ekele Ngozi buru nke umu chukwu
Oya my baby ka anyi lawa ka anyi jee play our part Let's play our part for the nmujuputa uwa
Ndi ebe anyi bianu oo Mummy bianu oo
Daddy bianu oo kanyi kporo nwunyem lawazie Ezina ulo anyi bianu oo Umunne bianu oo
Indi onyi bianu oo kanyi kporo nwunyem lawazie Okwa emela isim ñuo everybody adigo alright Unu bianu oo kanyi kporo nwunyem lawazie
Tell your daddy bye bye
Tell your mummy bye bye Ka odinu nine months anyi
Gabia with Ejima ato Everybody bye bye
Indi ogo unu sinu anyi ejeoma
Anyi alawala I can not wait for my honeymoon
[ Correct these Lyrics ]

We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.

Writer: Akataobi Esquire
Copyright: Lyrics © O/B/O DistroKid

Back to: De Esquire

De Esquire - Ije Love Video
(Show video at the top of the page)

Performed By: De Esquire
Language: English
Length: 3:23
Written by: Akataobi Esquire

Tags:
No tags yet