Back to Top

Ij lovet - ONYE NZOPUTA Lyrics



Ij lovet - ONYE NZOPUTA Lyrics
Official




Obu gini na eme na eba
Onye nzoputa abiawo
Imakwa ihe na eme na eba
Onye nzoputa abiawo
Gwa m ihe na eme na eba
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Ka o we diri anyi na mma
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Ka o we diri anyi na mma
Ekwu eme
Anyi na-asi gi nno
Ekwu eme
Ebekoa dike
Ekwu eme
Ogaranya na eke nwa
Ekwu eme
Odi mma eme mma
Ekwu eme
Onu ne ekwuru anyi o
Ekwu eme
Okwara uzo ni'kpa
Ekwu eme
Okwu anyi kpu nonu
Ekwu eme
Uda egbe ndi nso
Onye nzoputa abiawo
Ka o we diri anyi na mma
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
K'owe diri anyi na mma
Kirisekem Kirisekem
Kirisekem kiribem
Kirisem Kirisem
Kirisem Kirisem
Kirisem Kirisem
Kiribedebembem
Ka m nukwa nina emeri
Ka m nuKwa na imeriri m
Ngbe Chineke no notice
Taaaa
Ozo Igbo ndu abiawo
Echete obi esie m ike
Ooke! odum abiawo
Ka o we diri anyi na mma oo
Oma ka m si bia uwa o
Ogbajiri igwe kpo ya nko
Nwa nne otu onye abiawo
Ka o we diri anyi na mma
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Ka o we diri anyi na mma
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Ka o we diri anyi na mma
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Ka o we diri anyi na mma
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Ka o we diri anyi na mma
[ Correct these Lyrics ]

We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.


We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.




Obu gini na eme na eba
Onye nzoputa abiawo
Imakwa ihe na eme na eba
Onye nzoputa abiawo
Gwa m ihe na eme na eba
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Ka o we diri anyi na mma
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Ka o we diri anyi na mma
Ekwu eme
Anyi na-asi gi nno
Ekwu eme
Ebekoa dike
Ekwu eme
Ogaranya na eke nwa
Ekwu eme
Odi mma eme mma
Ekwu eme
Onu ne ekwuru anyi o
Ekwu eme
Okwara uzo ni'kpa
Ekwu eme
Okwu anyi kpu nonu
Ekwu eme
Uda egbe ndi nso
Onye nzoputa abiawo
Ka o we diri anyi na mma
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
K'owe diri anyi na mma
Kirisekem Kirisekem
Kirisekem kiribem
Kirisem Kirisem
Kirisem Kirisem
Kirisem Kirisem
Kiribedebembem
Ka m nukwa nina emeri
Ka m nuKwa na imeriri m
Ngbe Chineke no notice
Taaaa
Ozo Igbo ndu abiawo
Echete obi esie m ike
Ooke! odum abiawo
Ka o we diri anyi na mma oo
Oma ka m si bia uwa o
Ogbajiri igwe kpo ya nko
Nwa nne otu onye abiawo
Ka o we diri anyi na mma
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Ka o we diri anyi na mma
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Ka o we diri anyi na mma
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Ka o we diri anyi na mma
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Onye nzoputa abiawo
Ka o we diri anyi na mma
[ Correct these Lyrics ]
Writer: LOVETH Ndiokwelu
Copyright: Lyrics © O/B/O DistroKid

Back to: Ij lovet



Ij lovet - ONYE NZOPUTA Video
(Show video at the top of the page)


Performed By: Ij lovet
Language: English
Length: 3:51
Written by: LOVETH Ndiokwelu

Tags:
No tags yet