Back to Top

Patty Obassey - Uwa Bu Ahia [Remix] Lyrics

Patty Obassey - Uwa Bu Ahia [Remix] Lyrics
Official

Obim Sara mbara ito onye nwe anyi
Obim Sara mbara ito yaa
Messiah nuru onu m Zara mu ekpere
Mgbe oge ruru akwa mgbochi wee keewa Zara mu ekpere
Uwa bu ahia Onye biara uwa cheta Onye kere ya
Ahia zuchaa wuruwuru ogbasa

Ka anyi cheta na nwa nke mmadu bu ulo
Jehova kpuchara kunye ya ume wee buru onye e kere eke
Ulo akpuru puru Ida waa
Jehova were ume okunyere mmadu anwuo oburu onye nwuru anwu
Uwa bu ahia Onye biara uwa Mara ihe aturu gi
Ahia zuchaa wuruwuru ogbasaa
Uwa efere nku

John the Baptist n'ulo nkporo juru ajuju
Ajuju n'egosi ida Mba okwukwe
Owute Chukwu
Nime ndum nile agam n'eto ya chim nwe mmeri
Onye iro apughi iri otito na ndu mu o
Lee Paul na Silas ha ji Ibu abu nwe mmeri
Jehova nye ha mmeri
Jesus wee nye ha mmeri
Nime ndu nile agam n'eto ya chim nwe mmeri
Muo nso puru ime onodu ogbanwe
Uwa bu ahia
Ya bu ije enu uwa bu Ahia mgbede
Ahia zuchaa wuruwuru ogbasaa
Uwu efere nkuwa
Uwa bu ahia
Ije enu uwa o yiri ebe abiara egwu
Ozuchaa wuruwuru ogbasa

Messiah ji ndu nukwa onum
Gbawara ya egwu
Muo ya puru ime onodu ogbanwe
Kuwara ya aka
Guzoro fufere ya aka ibu Onye Ngozi
Mgbe oge ruru onodu agbanwe gbawara ya egwu

Obim Sara mbara ito onye nwe anyi
Obu ya mere ndi ufodu ocha
Kee ndi ufodu oji
Omee otutu ha di mkpu-mkpu ufodu kara ogologo
Nani ya Mataram ihe oji di otua
Inwere ajuju
Ulo akpuru atu n'eku ume inwere ajuju
Ihe kpatara o ji di otua
Inwere nkwuwa okwu

Uwa bu ahia
Ya bu ije enu uwa oyi gi ebe abiara egwu
O zuchaa wuruwuru ogbasa
Ulo akpuru akpu n'eme iyanga
Ulo akpuru akpu puru Ida waa efere nkuwa
Ulo akpuru akpu n'eku ume imara na Chukwu
Onye kechara gi kunye gi ume efere nkuwa

Uwa bu ahia
Ya bu ije enu uwa bu ahia mgbede
Ahia zuchaa wuruwuru ogbasa
Uwa bu ahia bu ije enu uwa bu ahia mgbede
Egbu zuchaa wuruwuru ogbasa
[ Correct these Lyrics ]

We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.

Writer: Onos Ariyo
Copyright: Lyrics © Verse One Media LLC

Patty Obassey - Uwa Bu Ahia [Remix] Video
(Show video at the top of the page)

Performed By: Patty Obassey
Length: 5:17
Written by: Onos Ariyo

Tags:
No tags yet