Back to Top

Kenneth Chijioke - Amara Lyrics



Kenneth Chijioke - Amara Lyrics
Official




Ekwena
Ka anyi gba oso nile
N'efu
Ekwena
Ka anyi jesialu ozi
Ma eruo n'ikpeazu
I wee si
Na odighi nwa Gi
Nke anyi bu
Ekwena
Ka anyi jee ozi n'efu
Ekwena
Ka anyi rusialu Gi
N'efu
Ekwena
Ka anyi rusialu Gi olu
Ma eruo n'ikpeazu
I wee si
Na odighi nwa Gi nke
Anyi bu
Ekwena
Ka anyi ruo olu n'efu
Papa
Chetanu nkwa I kwere
N'isi anyi oh
Papa
Okwa I si na
Amara Gi ezuworo anyi, Nna
Chukwu
Cheta, umu Gi o
Ekwena
Ka anyi ruo oru n'efu
Ma Nna nyenu anyi
Amara Ike na Okwukwe
Nna nyenu anyi
Amara anyi ga-eji ruo olu
Nna nyenu anyi
Amara anyi ga-eji jee ozi
K'anyi ghara ila n'ihi Nna
K'anyi hu Gi n'ikpeazu
Oh! Nna nyenu anyi
Amara Ike na Okwukwe
Nna nyenu anyi
Amara anyi ga-eji ruo olu
Nna nyenu anyi
Amara anyi ga-eji jee ozi
K'anyi ghara ila n'ihi Nna
K'anyi hu Gi n'ikpeazu
Oh! Nna nyenu anyi
Amara Ike na Okwukwe
(nyenu anyi oh Papa)
Nna nyenu anyi
(anyi na-ario Gi Nna biko)
Amara anyi ga-eji ruo olu
(bia gbajuo anyi Ndu Gi)
Nna nyenu anyi
Amara anyi ga-eji jee ozi
K'anyi ghara ila n'ihi Nna
K'anyi hu Gi n'ikpeazu
[ Correct these Lyrics ]

[ Correct these Lyrics ]

We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.


We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.




Ekwena
Ka anyi gba oso nile
N'efu
Ekwena
Ka anyi jesialu ozi
Ma eruo n'ikpeazu
I wee si
Na odighi nwa Gi
Nke anyi bu
Ekwena
Ka anyi jee ozi n'efu
Ekwena
Ka anyi rusialu Gi
N'efu
Ekwena
Ka anyi rusialu Gi olu
Ma eruo n'ikpeazu
I wee si
Na odighi nwa Gi nke
Anyi bu
Ekwena
Ka anyi ruo olu n'efu
Papa
Chetanu nkwa I kwere
N'isi anyi oh
Papa
Okwa I si na
Amara Gi ezuworo anyi, Nna
Chukwu
Cheta, umu Gi o
Ekwena
Ka anyi ruo oru n'efu
Ma Nna nyenu anyi
Amara Ike na Okwukwe
Nna nyenu anyi
Amara anyi ga-eji ruo olu
Nna nyenu anyi
Amara anyi ga-eji jee ozi
K'anyi ghara ila n'ihi Nna
K'anyi hu Gi n'ikpeazu
Oh! Nna nyenu anyi
Amara Ike na Okwukwe
Nna nyenu anyi
Amara anyi ga-eji ruo olu
Nna nyenu anyi
Amara anyi ga-eji jee ozi
K'anyi ghara ila n'ihi Nna
K'anyi hu Gi n'ikpeazu
Oh! Nna nyenu anyi
Amara Ike na Okwukwe
(nyenu anyi oh Papa)
Nna nyenu anyi
(anyi na-ario Gi Nna biko)
Amara anyi ga-eji ruo olu
(bia gbajuo anyi Ndu Gi)
Nna nyenu anyi
Amara anyi ga-eji jee ozi
K'anyi ghara ila n'ihi Nna
K'anyi hu Gi n'ikpeazu
[ Correct these Lyrics ]
Writer: Chijioke Kenneth
Copyright: Lyrics © O/B/O DistroKid




Kenneth Chijioke - Amara Video
(Show video at the top of the page)


Performed By: Kenneth Chijioke
Language: English
Length: 4:04
Written by: Chijioke Kenneth

Tags:
No tags yet