Back to Top

Ochie Dike [Album] Video (MV)

Performed By: Onyeka Onwenu
Length: 5:19
Written by: Onyeka Onwenu

Onyeka Onwenu - Ochie Dike [Album] Lyrics
Official

Hmm hmm hmm hmm hmm

Chukwu biko gozie
Ochie Dike mama
Nna gozie nnem
Ochie Dike nnem

Chukwu biko gozie
Ochie Dike mama
Nna gozie nnem o o
Ochie Dike nnem

Hmm hmm hmm hmm

Mama'mu bu Ochie Dike
Oma k'esi ejide ezi n'ulo hmmhh uhhh uhh uhhhhh
Oshie ike obulu ngwa afia ya ke n'isi
Tupu olota nri ejuputa ezi n' ne
Mama'mu bu Ochie Dike hmm hmm hmm hmmmm
Mgbe uwa n'acho ife fa ga-eme ibe fa
Nnukwu okwu putalu
I kwu kwa fue ibe fa fue
Oya adirozi nwanne adirozi hhmm uhhh uhh uhhhhh
Ochie dike nnem silu'm ebe nwam kwu
Ebe ahu kam ga akwu

I mana onwa-ite naani oh
Ka nnem bulum n'afo
Nnem tala afufu n'uwa wee muo'm ezigbo nnem
O bu gini ka m'ga eji wee kele nne mulum oh
Obu ego obu akwa obu gini nu zuru ro
Agam ayonu onye kelum oh biko ngozie lum nnem oh

Chukwu biko gozie
Ochie Dike mama
Nna gozie nnem
Ochie Dike nnem eh ba

Onwa chie nani oh

Ochie Dike mama mama mama mama mama
Nna gozie nnem o
Ochie Dike nnem

Nna gozie nnem
Ochie Dike nnem

Nna gozie nnem
Ochie Dike nnem gozie ya mama mo oo

Nna gozie nnem ooo nnem oo
Ochie Dike nnem

Nna gozie nnem ooo nwe zi gi nga ja won okuku nworo zi njo zo
Ochie Dike nnem akwara ni na obiro zike

Nna gozie nnem obu na kwa na jike iga gu kwa sisia wo gi ochie Dike nnem
Ochie Dike nnem mma mu ochie Dike

Nna gozie nnem
Ochie Dike nnem
[ Correct these Lyrics ]

[ Correct these Lyrics ]

We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.

Writer: Onyeka Onwenu
Copyright: Lyrics © TUNECORE INC, TuneCore Inc.

Tags:
No tags yet