Back to Top

Umu Obiligbo - Olisa Lyrics

theme

Umu Obiligbo - Olisa Lyrics

Anu melu ogo anu melu ebulu ogo baa offia

Olisa nwa mbaka dibe nu olisa nwa mbaka aah

Akukata aku debe okwa nya na enweta depression
Erikata eri debe okwa nya na enweta depression
Onu na eri eri odiro nma ibu onu ma ncha chukwu ekwe na ka oko m chukwu ekwe na ka oko oyim

Umu Obiligbo nno ooh ayaya ooh
Okwa ukwu jiri agu Umu mgbada abia ya ugwo
Okwa ukwu jiri agu umu mgbada abia ya ugwo oko nwoke na aka onye obuna egosi onwe ya imalu ndi fulu gi na anya malu ndi ji awuwo abia eeh
Akukata aku debe okwa nya na enweta frustration

The downfall of man is not the end of his life
The downfall of man is not the end of his life eeh
Iyo iyo uwa bu nke onye
Aya ya ooh
Aku wealth na aju na uwa bu nke onye
Aya aya ooh
Doctor Ozor nwanne m uwa bu nke onye
Aya aya ooh
Smash beanyi na uwa bu nke onye
Aya ya ooh
Vast Nwanne uwa bu nke onye
Aya ya ooh
Jaystunt nwanne na uwa bu nke onye oga
Aya ya ooh

Imakwa olisa nwa mbaka, zulu enyi ya nwanyi na akwukwo- mgbe olisa na eme ofuma- mgbe okana azusi afia ya ike

Her second year, olisa bido wee nwebe nsogbu- egwulu ya wayo- na lu ya ego oji azu afia no otu- ife mgbu wee bido

Mgbe ifea neme, enyi nwanyi no na uno akwukwo

Eluo her final year, ofu Nwoke si obodo oyibo na, kpopuo nti ya, se sia tattoo na alu nine

Etu ife di na uwa si adi obulu asa nwa mbaka ka the guy fulu nezi wee gbado asa nwa mbaka gwa kwuo nya na oga anuya anu

Ife melu nbosi Monday aputa nbosi Wednesday the girl kpo nwa mbaka olisa nwa mbaka okwa ima na igulo akwukwo nwa mbaka ilikwulu ego iji afia ifem na eme kam gwa gi obele oge nga anukwa di di obodo oyibo

Olisa nwa mbaka wee tie welu oso wee gbakwute m ka omalu ife m ga agwa ya ife m gwakwalu nwa mbaka onye egbulu esuo be ya oku nwa mbaka onye egbulu esuo be ya oku

Ajuju nna aju umu uwa, obulu gi bu nwa mbaka- kedu ife iga eme- ajuju njulu onye ga aza

[ Correct these Lyrics ]

We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.

English

Writer: Obiligbo Ebuka, Aku wealth
Copyright: Lyrics © CTSO MUSIC
LyricFind

Back to: Umu Obiligbo

Umu Obiligbo Olisa Video

Performed By: Umu Obiligbo
Language: English
Length: 4:54
Written by: Obiligbo Ebuka, Aku wealth

Tags:
No tags yet